29 Ya mere, obodo ahụ jupụtara n’ọgba aghara, ha jikwa otu obi gaa n’ebe a na-eme ihe ngosi, dọkpụrụ Geyọs na Arịstakọs+ gawa, bụ́ ndị Masedonia, ndị so Pọl na-ejegharị.
6 Ire bụ ọkụ.+ N’ime ihe niile dị anyị n’ahụ́, ire jupụtara n’ajọ omume, n’ihi na ọ na-eme ka ahụ́ dum nwee ntụpọ,+ ọ na-amụnyekwa usoro ndụ nke sitere n’okike ọkụ, Gehena* na-amụnyekwa ya ọkụ.