4 Ndị so ya bụ Sọpata+ nwa Pirọs nke Beria, Arịstakọs+ na Sekọndọs bụ́ ndị Tesalonaịka, na Geyọs onye Dabe, na Timoti,+ na Tikikọs+ na Trọfimọs+ ndị si n’ógbè Eshia.
10 Arịstakọs+ onye mkpọrọ ibe m na-ekele unu, Mak+ bụ́ nwa nwanne Banabas na-ekelekwa unu, (ọ bụ onye ahụ e nyere unu iwu ka unu nabata+ ma ọ bụrụ na ọ bịakwute unu mgbe ọ bụla,)