Ọrụ Ndịozi 21:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na ha hụburu ya na Trọfimọs+ onye Efesọs n’ime obodo, ma ha nọ na-eche na Pọl akpọbatawo ya n’ụlọ nsọ ahụ. 2 Timoti 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Erastọs+ nọgidere na Kọrịnt,+ ma m hapụrụ Trọfimọs+ n’ọrịa na Maịlitọs.+
29 N’ihi na ha hụburu ya na Trọfimọs+ onye Efesọs n’ime obodo, ma ha nọ na-eche na Pọl akpọbatawo ya n’ụlọ nsọ ahụ.