Ilu 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 onye akaebe ụgha nke na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume,+ na onye ọ bụla nke na-ezisa esemokwu n’etiti ụmụnne.+ Ilu 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye akaebe nke kwesịrị ntụkwasị obi bụ onye na-agaghị agha ụgha,+ ma onye akaebe ụgha na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume.+ Matiu 26:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum na-achọgharị ihe ha ga-eji gbagide Jizọs akaebe ụgha ka ha wee gbuo ya,+
19 onye akaebe ụgha nke na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume,+ na onye ọ bụla nke na-ezisa esemokwu n’etiti ụmụnne.+
5 Onye akaebe nke kwesịrị ntụkwasị obi bụ onye na-agaghị agha ụgha,+ ma onye akaebe ụgha na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume.+
59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum na-achọgharị ihe ha ga-eji gbagide Jizọs akaebe ụgha ka ha wee gbuo ya,+