1 Samuel 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu ejikwala oké mpako na-ekwu okwu,Unu etukwala ọnụ,+N’ihi na Jehova bụ Chineke nke nwere ihe ọmụma,+Ọ bụkwa ya na-atụ omume n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ n’ụzọ ziri ezi.+ 2 Pita 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ha na-ekwu oké okwu ndị na-abaghị uru, ha na-ejikwa ọchịchọ anụ ahụ́+ na àgwà rụrụ arụ na-arata+ ndị ka si n’etiti ndị na-eme omume njehie pụta.+
3 Unu ejikwala oké mpako na-ekwu okwu,Unu etukwala ọnụ,+N’ihi na Jehova bụ Chineke nke nwere ihe ọmụma,+Ọ bụkwa ya na-atụ omume n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ n’ụzọ ziri ezi.+
18 N’ihi na ha na-ekwu oké okwu ndị na-abaghị uru, ha na-ejikwa ọchịchọ anụ ahụ́+ na àgwà rụrụ arụ na-arata+ ndị ka si n’etiti ndị na-eme omume njehie pụta.+