Ilu 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ aka ndị dị uchu ga-achị achị,+ ma aka dị umengwụ ka a ga-amanye ịrụ ọrụ.+ Ilu 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye na-akọ ubi nke ya ga-enwe ihe oriri ga-ezuru ya,+ onye na-achụso ihe na-abaghị uru ga-adagbukwa onwe ya n’ogbenye.+
19 Onye na-akọ ubi nke ya ga-enwe ihe oriri ga-ezuru ya,+ onye na-achụso ihe na-abaghị uru ga-adagbukwa onwe ya n’ogbenye.+