Ilu 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+ Ilu 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Okwu ọma bụ ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ ọ na-atọ mkpụrụ obi ụtọ, bụrụkwa ihe na-agwọ ọkpụkpụ.+ Ilu 17:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye ọ bụla nke na-adịghị ekwu ọtụtụ okwu maara ihe,+ mmụọ nke onye nwere nghọta na-adị jụụ.+
18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+