Abụ Ọma 52:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ire gị na-akpa nkata ihe ọjọọ, ị mụwo ya dị ka agụba,+Ọ na-aghọ aghụghọ.+ Ilu 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọnụ onye nzuzu bụ mbibi ya,+ egbugbere ọnụ ya bụkwaara mkpụrụ obi ya ọnyà.+