Abụ Ọma 37:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ ọnụ onye ezi omume na-ekwupụta amamihe n’olu dị ala,+Ọ bụkwa ire ya na-ekwu ihe ziri ezi.+ Matiu 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ihe m na-agwa unu n’ọchịchịrị, kwuonụ ya n’ìhè; ihe unu nụkwara a takwunyere atakwunye, sinụ n’elu ụlọ kwusaa ya.+ Ndị Rom 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na mmadụ na-eji obi+ enwe okwukwe maka ezi omume, ma ọnụ ka mmadụ na-eji eme nkwupụta+ ihu ọha maka nzọpụta. 2 Timoti 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ihe ị nụrụ n’ọnụ m, nke ọtụtụ ndị gbara àmà ya,+ nyefee ya n’aka ndị kwesịrị ntụkwasị obi, ndị ga-erukwa eru nke ọma ịkụziri ya ndị ọzọ.+
27 Ihe m na-agwa unu n’ọchịchịrị, kwuonụ ya n’ìhè; ihe unu nụkwara a takwunyere atakwunye, sinụ n’elu ụlọ kwusaa ya.+
10 N’ihi na mmadụ na-eji obi+ enwe okwukwe maka ezi omume, ma ọnụ ka mmadụ na-eji eme nkwupụta+ ihu ọha maka nzọpụta.
2 Ihe ị nụrụ n’ọnụ m, nke ọtụtụ ndị gbara àmà ya,+ nyefee ya n’aka ndị kwesịrị ntụkwasị obi, ndị ga-erukwa eru nke ọma ịkụziri ya ndị ọzọ.+