Abụ Ọma 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na Jehova maara ụzọ ndị ezi omume,+Ma ụzọ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+ Abụ Ọma 146:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova na-eche ndị mbịarambịa nche;+Ọ na-enyere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ aka,+Ma ọ na-eme ka ụzọ+ ndị ajọ omume gbagọọ agbagọ.+ Matiu 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Sinụ n’ọnụ ụzọ ámá dị warara banye;+ n’ihi na okporo ụzọ nke na-eduba ná mbibi sara mbara ma dị obosara, ndị na-esikwa na ya abanye dị ọtụtụ;
9 Jehova na-eche ndị mbịarambịa nche;+Ọ na-enyere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ aka,+Ma ọ na-eme ka ụzọ+ ndị ajọ omume gbagọọ agbagọ.+
13 “Sinụ n’ọnụ ụzọ ámá dị warara banye;+ n’ihi na okporo ụzọ nke na-eduba ná mbibi sara mbara ma dị obosara, ndị na-esikwa na ya abanye dị ọtụtụ;