Ilu 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Onye ọ bụla nke na-amaghị ihe, ya bata ebe a.”+ Ọ gwawo onye ọ bụla nke na-enweghị uche,+ sị: Ekliziastis 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye nzuzu enweghị uche n’ụzọ ọ bụla ọ na-eje ije,+ ọ na-agwakwa mmadụ niile na ya dị nzuzu.+