Ilu 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ime omume rụrụ arụ dị ka egwuregwu n’anya onye nzuzu,+ ma amamihe dịịrị onye nwere nghọta.+ Ilu 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Egbugbere ọnụ onye nzuzu na-ese okwu,+ ọnụ ya na-akpọkwa ụtarị òkù.+ 1 Pita 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ebe ọ bụ na unu esoghị ha na-ebi ndụ ịla n’iyi a,+ ọ na-eju ha anya, ha ewee na-ekwujọ unu.+