Abụ Ọma 49:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ na-ahụ na ọbụna ndị maara ihe na-anwụ,+Ma onye nzuzu ma onye na-adịghị eche echiche na-ala n’iyi,+Ha ga-ahapụkwara ndị ọzọ akụ̀ ha.+ Ekliziastis 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mụ onwe m kwukwara n’obi m,+ sị: “Ụdị ihe na-adabara onye nzuzu+ ga-adabara m, ee, mụ onwe m.”+ Gịnịzi mere m ji bụrụ onye maara ihe gabiga ókè+ n’oge ahụ? M wee kwuo n’obi m, sị: “Nke a kwa bụ ihe efu.”
10 N’ihi na ọ na-ahụ na ọbụna ndị maara ihe na-anwụ,+Ma onye nzuzu ma onye na-adịghị eche echiche na-ala n’iyi,+Ha ga-ahapụkwara ndị ọzọ akụ̀ ha.+
15 Mụ onwe m kwukwara n’obi m,+ sị: “Ụdị ihe na-adabara onye nzuzu+ ga-adabara m, ee, mụ onwe m.”+ Gịnịzi mere m ji bụrụ onye maara ihe gabiga ókè+ n’oge ahụ? M wee kwuo n’obi m, sị: “Nke a kwa bụ ihe efu.”