Ọnụ Ọgụgụ 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ìgwè mmadụ gwara ọgwa,+ bụ́ ndị nọ n’etiti ha, wee nwewe akpịrị ogologo,+ ụmụ Izrel n’onwe ha wee malite ịkwa ákwá, sị: “Ònye ga-enye anyị anụ ka anyị taa?+ Jems 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu na-achọ, ma unu adịghị enweta. Unu na-egbu ọchụ,+ na-enwekwa anyaukwu,+ ma unu enweghị ike inweta. Unu na-alụ ọgụ+ ma na-ebu agha. Unu adịghị enweta n’ihi na unu adịghị arịọ.
4 Ìgwè mmadụ gwara ọgwa,+ bụ́ ndị nọ n’etiti ha, wee nwewe akpịrị ogologo,+ ụmụ Izrel n’onwe ha wee malite ịkwa ákwá, sị: “Ònye ga-enye anyị anụ ka anyị taa?+
2 Unu na-achọ, ma unu adịghị enweta. Unu na-egbu ọchụ,+ na-enwekwa anyaukwu,+ ma unu enweghị ike inweta. Unu na-alụ ọgụ+ ma na-ebu agha. Unu adịghị enweta n’ihi na unu adịghị arịọ.