Ọpụpụ 23:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Erila ngarị, n’ihi na ngarị na-ekpuchi ndị na-ahụ ụzọ nke ọma anya, ọ pụkwara ịgbagọ okwu ndị ezi omume.+ 1 Samuel 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ ya ejeghị ije n’ụzọ o jere,+ kama ha na-achọ uru na-ezighị ezi,+ na-erikwa ngarị+ ma na-agbagọ ikpe.+ Ilu 17:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye ajọ omume ga-anara ọbụna ngarị e wepụtara n’obi uwe+ iji gbagọọ ụzọ ikpe ziri ezi.+
8 “Erila ngarị, n’ihi na ngarị na-ekpuchi ndị na-ahụ ụzọ nke ọma anya, ọ pụkwara ịgbagọ okwu ndị ezi omume.+
3 Ụmụ ya ejeghị ije n’ụzọ o jere,+ kama ha na-achọ uru na-ezighị ezi,+ na-erikwa ngarị+ ma na-agbagọ ikpe.+