Diuterọnọmi 29:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ihe e zoro ezo+ dịịrị Jehova bụ́ Chineke anyị, ma ihe e kpughere ekpughe+ dịịrị anyị, dịkwara ụmụ anyị ruo mgbe a na-akaghị aka, ka anyị wee mee ihe niile e kwuru n’iwu a.+ Job 28:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma, amamihe—olee ebe a pụrụ ịchọta ya,+Oleekwanụ ebe nghọta dị? Abụ Ọma 119:114 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 114 Ị bụ ebe nzuzo m na ọta m.+Echerewo m okwu gị.+
29 “Ihe e zoro ezo+ dịịrị Jehova bụ́ Chineke anyị, ma ihe e kpughere ekpughe+ dịịrị anyị, dịkwara ụmụ anyị ruo mgbe a na-akaghị aka, ka anyị wee mee ihe niile e kwuru n’iwu a.+