Abụ Ọma 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+ onye na-eme ezi omume,+Onye na-ekwukwa eziokwu n’obi ya.+ Abụ Ọma 77:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Aga m echeta egwú m ji ụbọ akwara na-akpọ n’abalị;+M ga-echegbu onwe m n’ime obi m,+M ga-eji mmụọ m tụgharịa uche nke ọma. Ilu 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe amamihe banyere n’obi gị,+ ihe ọmụma abụrụkwa ihe na-atọ mkpụrụ obi gị ụtọ,+ Ilu 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Obi onye ezi omume na-atụgharị uche iji zaa okwu,+ ma ọnụ ndị ajọ omume na-ekwu ọtụtụ ihe ọjọọ.+ Matiu 12:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ezi mmadụ na-esi n’ezi akụ̀ ya ewepụta ihe ọma,+ ebe ajọ mmadụ na-esi n’ajọ akụ̀ ya ewepụta ihe ọjọọ.+
2 Ọ bụ onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+ onye na-eme ezi omume,+Onye na-ekwukwa eziokwu n’obi ya.+
6 Aga m echeta egwú m ji ụbọ akwara na-akpọ n’abalị;+M ga-echegbu onwe m n’ime obi m,+M ga-eji mmụọ m tụgharịa uche nke ọma.
35 Ezi mmadụ na-esi n’ezi akụ̀ ya ewepụta ihe ọma,+ ebe ajọ mmadụ na-esi n’ajọ akụ̀ ya ewepụta ihe ọjọọ.+