-
Abụ Solomọn 3:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 O ji ọlaọcha mee ụkwụ ya, jirikwa ọlaedo mee ihe ndabere ya. E ji ákwà e sijiri odo odo mee ebe a na-anọ ọdụ na ya, ụmụ nwaanyị Jeruselem doziri ime ya, ya amaa mma.”
-