Diuterọnọmi 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 ala ọka wit na ọka bali na mkpụrụ vaịn na mkpụrụ fig na mkpụrụ pọmigranet,+ ala mmanụ oliv na mmanụ aṅụ,+ Abụ Solomọn 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Agbadara m n’ubi+ osisi ụkpa,* ka m hụ ifuru ndị mara na ndagwurugwu,+ ka m hụ ma osisi vaịn ò puola, ma osisi pọmigranet ọ̀ maala ifuru.+
8 ala ọka wit na ọka bali na mkpụrụ vaịn na mkpụrụ fig na mkpụrụ pọmigranet,+ ala mmanụ oliv na mmanụ aṅụ,+
11 “Agbadara m n’ubi+ osisi ụkpa,* ka m hụ ifuru ndị mara na ndagwurugwu,+ ka m hụ ma osisi vaịn ò puola, ma osisi pọmigranet ọ̀ maala ifuru.+