Ekliziastis 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Akọọrọ m onwe m ọtụtụ ubi,+ rụọkwa ogige ọma dị iche iche, akụkwara m ụdị osisi niile na-amị mkpụrụ n’ime ha. Abụ Solomọn 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Onye m hụrụ n’anya gara n’ubi ya a gbara ogige,+ n’ubi a kọrọ akọ, nke a kụrụ ahịhịa na-esi ísì ụtọ,+ ịga zụọ atụrụ+ n’ubi a gbara ogige, na ịga kụrụ okooko lili.
5 Akọọrọ m onwe m ọtụtụ ubi,+ rụọkwa ogige ọma dị iche iche, akụkwara m ụdị osisi niile na-amị mkpụrụ n’ime ha.
2 “Onye m hụrụ n’anya gara n’ubi ya a gbara ogige,+ n’ubi a kọrọ akọ, nke a kụrụ ahịhịa na-esi ísì ụtọ,+ ịga zụọ atụrụ+ n’ubi a gbara ogige, na ịga kụrụ okooko lili.