Abụ Solomọn 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka anyị bilie n’isi ụtụtụ gaa n’ubi vaịn, ka anyị wee hụ ma vaịn ò puola,+ ma okooko ya ọ̀ gbawaala,+ ma osisi pọmigranet ọ̀ maala ifuru.+ N’ebe ahụ ka m ga-egosi na m hụrụ gị n’anya.+
12 Ka anyị bilie n’isi ụtụtụ gaa n’ubi vaịn, ka anyị wee hụ ma vaịn ò puola,+ ma okooko ya ọ̀ gbawaala,+ ma osisi pọmigranet ọ̀ maala ifuru.+ N’ebe ahụ ka m ga-egosi na m hụrụ gị n’anya.+