Jenesis 24:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 O wee sị onye ahụ na-eje ozi: “Ònye bụ nwoke ahụ si n’ọhịa na-abịa izute anyị?” onye ahụ na-eje ozi wee sị: “Ọ bụ nna m ukwu.” O wee were ákwà isi kpuchie onwe ya.+
65 O wee sị onye ahụ na-eje ozi: “Ònye bụ nwoke ahụ si n’ọhịa na-abịa izute anyị?” onye ahụ na-eje ozi wee sị: “Ọ bụ nna m ukwu.” O wee were ákwà isi kpuchie onwe ya.+