Ọnụ Ọgụgụ 32:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad+ wee nwee ìgwè anụ ụlọ, anụ ụlọ ha dị nnọọ ọtụtụ n’ezie. Ha wee hụ ala Jeza+ na ala Gilied, ma, lee! ọ bụ ebe ịzụ anụ ụlọ. Diuterọnọmi 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Anyị wee weghara ala a n’oge ahụ; enyewo m ụmụ Ruben na ụmụ Gad+ ala malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, na ọkara ógbè Gilied nke bụ́ ugwu ugwu nakwa obodo ya dị iche iche.
32 Ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad+ wee nwee ìgwè anụ ụlọ, anụ ụlọ ha dị nnọọ ọtụtụ n’ezie. Ha wee hụ ala Jeza+ na ala Gilied, ma, lee! ọ bụ ebe ịzụ anụ ụlọ.
12 Anyị wee weghara ala a n’oge ahụ; enyewo m ụmụ Ruben na ụmụ Gad+ ala malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, na ọkara ógbè Gilied nke bụ́ ugwu ugwu nakwa obodo ya dị iche iche.