Aịzaya 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ ga-ele anya n’ụwa, ma, lee! ọ bụ ahụhụ na ọchịchịrị,+ oké mgbachi na oge ihe isi ike na itiri nke na-enweghị ìhè+ ka ọ ga-ahụ. Abụ Ákwá 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Obi anyị akwụsịwo ịṅụrị ọṅụ. Egwú anyị na-agba aghọwo naanị iru uju.+
22 Ọ ga-ele anya n’ụwa, ma, lee! ọ bụ ahụhụ na ọchịchịrị,+ oké mgbachi na oge ihe isi ike na itiri nke na-enweghị ìhè+ ka ọ ga-ahụ.