Abụ Ọma 22:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Nsọtụ niile nke ụwa ga-echeta Jehova ma chigharịkwuru ya.+Ezinụlọ niile nke mba dị iche iche ga-akpọkwa isiala n’ihu gị.+ Abụ Ọma 98:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O chetawo obiọma* ya na ikwesị ntụkwasị obi ya n’ebe ụlọ Izrel nọ.+Nsọtụ niile nke ụwa ahụwo nzọpụta si n’aka Chineke anyị.+ Mak 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe ahụ, ọ ga-ezipụ ndị mmụọ ozi, ha ga-esikwa n’akụkụ anọ nke ụwa* chịkọta ndị ọ họọrọ,+ site na nsọtụ ụwa ruo na nsọtụ eluigwe.+
27 Nsọtụ niile nke ụwa ga-echeta Jehova ma chigharịkwuru ya.+Ezinụlọ niile nke mba dị iche iche ga-akpọkwa isiala n’ihu gị.+
3 O chetawo obiọma* ya na ikwesị ntụkwasị obi ya n’ebe ụlọ Izrel nọ.+Nsọtụ niile nke ụwa ahụwo nzọpụta si n’aka Chineke anyị.+
27 Mgbe ahụ, ọ ga-ezipụ ndị mmụọ ozi, ha ga-esikwa n’akụkụ anọ nke ụwa* chịkọta ndị ọ họọrọ,+ site na nsọtụ ụwa ruo na nsọtụ eluigwe.+