Levitikọs 26:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 M ga-echetakwa ọgbụgba ndụ mụ na Jekọb;+ m ga-echeta ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Aịzik+ na ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Ebreham,+ m ga-echetakwa ala unu. Diuterọnọmi 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị bụ Chineke ebere.+ Ọ gaghị agbahapụ gị ma ọ bụ laa gị n’iyi ma ọ bụ chefuo ọgbụgba ndụ+ nna nna gị hà nke ọ ṅụụrụ ha n’iyi. Luk 1:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Ọ gbataworo Izrel bụ́ ohu ya ọsọ enyemaka,+ iji cheta ebere+
42 M ga-echetakwa ọgbụgba ndụ mụ na Jekọb;+ m ga-echeta ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Aịzik+ na ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Ebreham,+ m ga-echetakwa ala unu.
31 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị bụ Chineke ebere.+ Ọ gaghị agbahapụ gị ma ọ bụ laa gị n’iyi ma ọ bụ chefuo ọgbụgba ndụ+ nna nna gị hà nke ọ ṅụụrụ ha n’iyi.