Abụ Ọma 98:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O chetala nkwa o kwere na ọ ga-egosi na ọ hụrụ ụlọ Izrel n’anya, gosikwa ha na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ndị niile bi n’ụwa ahụla otú Chineke anyị si zọpụta ndị ya.*+
3 O chetala nkwa o kwere na ọ ga-egosi na ọ hụrụ ụlọ Izrel n’anya, gosikwa ha na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ndị niile bi n’ụwa ahụla otú Chineke anyị si zọpụta ndị ya.*+