Abụ Ọma 98:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O chetawo obiọma* ya na ikwesị ntụkwasị obi ya n’ebe ụlọ Izrel nọ.+Nsọtụ niile nke ụwa ahụwo nzọpụta si n’aka Chineke anyị.+
3 O chetawo obiọma* ya na ikwesị ntụkwasị obi ya n’ebe ụlọ Izrel nọ.+Nsọtụ niile nke ụwa ahụwo nzọpụta si n’aka Chineke anyị.+