Luk 6:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 N’ihi na a na-amara osisi ọ bụla site ná mkpụrụ ya.+ Dị ka ihe atụ, ndị mmadụ adịghị aghọta mkpụrụ fig n’ogwu, ha adịghịkwa egbute mkpụrụ vaịn n’osisi ogwu.+
44 N’ihi na a na-amara osisi ọ bụla site ná mkpụrụ ya.+ Dị ka ihe atụ, ndị mmadụ adịghị aghọta mkpụrụ fig n’ogwu, ha adịghịkwa egbute mkpụrụ vaịn n’osisi ogwu.+