Hosia 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị m ga-ala n’iyi, n’ihi na ihe ọmụma adịghị.+ Ebe ọ bụ na ị jụwo ihe ọmụma,+ mụ onwe m ga-ajụ gị ka ị ghara ịbụkwa onye nchụàjà m;+ ebe ọ bụ na ị na-echefu iwu Chineke gị,+ mụ onwe m ga-echefu ụmụ gị.+ Matiu 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 ‘Ndị a ji egbugbere ọnụ ha na-asọpụrụ m, ma obi ha dị nnọọ anya n’ebe m nọ.+ Matiu 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ n’efu ka ha na-efe m ofufe, n’ihi na ozizi ha na-ezi bụ ihe mmadụ nyere n’iwu.’”+
6 Ndị m ga-ala n’iyi, n’ihi na ihe ọmụma adịghị.+ Ebe ọ bụ na ị jụwo ihe ọmụma,+ mụ onwe m ga-ajụ gị ka ị ghara ịbụkwa onye nchụàjà m;+ ebe ọ bụ na ị na-echefu iwu Chineke gị,+ mụ onwe m ga-echefu ụmụ gị.+