Daniel 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ụmụaka na-enweghị ntụpọ+ ọ bụla, ndị mara mma, ndị nwere ụdị amamihe+ niile, nweekwa ihe ọmụma, na-aghọtakwa ihe,+ ndị nwekwara ike ije ozi n’obí eze;+ ka ọ kụziekwara ha edemede na asụsụ ndị Kaldia.
4 ụmụaka na-enweghị ntụpọ+ ọ bụla, ndị mara mma, ndị nwere ụdị amamihe+ niile, nweekwa ihe ọmụma, na-aghọtakwa ihe,+ ndị nwekwara ike ije ozi n’obí eze;+ ka ọ kụziekwara ha edemede na asụsụ ndị Kaldia.