2 Samuel 14:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ dịghị nwoke mara mma+ n’Izrel dum dị ka Absalọm, nke a ga-eto otú e si eto ya. Malite n’ọbụ ụkwụ ya ruo n’opu isi ya, ntụpọ adịghị ya n’ahụ́. Abụ Solomọn 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ị mara ezigbo mma,+ enyi m nwaanyị, i nweghị ntụpọ.+
25 Ọ dịghị nwoke mara mma+ n’Izrel dum dị ka Absalọm, nke a ga-eto otú e si eto ya. Malite n’ọbụ ụkwụ ya ruo n’opu isi ya, ntụpọ adịghị ya n’ahụ́.