1 Samuel 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O nwere otu nwa nwoke aha ya bụ Sọl,+ bụ́ nwa okorobịa mara mma, ọ dịghịkwa nwoke ọ bụla n’etiti ụmụ Izrel ka ya mma; site n’ubu ya gbagoo, o toro ogologo karịa mmadụ niile.+
2 O nwere otu nwa nwoke aha ya bụ Sọl,+ bụ́ nwa okorobịa mara mma, ọ dịghịkwa nwoke ọ bụla n’etiti ụmụ Izrel ka ya mma; site n’ubu ya gbagoo, o toro ogologo karịa mmadụ niile.+