Aịzaya 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ndị m a zọchara azọcha nakwa nwa nke si n’ebe m na-azọcha mkpụrụ,+ akọworo m unu ihe m nụrụ n’ọnụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel. 1 Ndị Kọrịnt 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na n’iwu Mozis, e dere, sị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ.”+ Ọ̀ bụ ehi ka Chineke nwere mmasị na ha?
10 Unu ndị m a zọchara azọcha nakwa nwa nke si n’ebe m na-azọcha mkpụrụ,+ akọworo m unu ihe m nụrụ n’ọnụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel.
9 N’ihi na n’iwu Mozis, e dere, sị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ.”+ Ọ̀ bụ ehi ka Chineke nwere mmasị na ha?