46 “Ọ bụrụ na ha emehie gị+ (n’ihi na ọ dịghị mmadụ ọ bụla nke na-adịghị eme mmehie),+ i wee weso ha oké iwe ma nyefee ha n’aka ndị iro, ndị meriri ha ewee dọrọ ha n’agha laa n’ala ndị iro n’ebe dị anya ma ọ bụ n’ebe dị nso;+
7 N’ihi na ọ dịghị ndị ọ hapụụrụ Jehoahaz ma e wezụga mmadụ iri ise ndị na-agba ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya iri nakwa puku ndị ikom iri ji ụkwụ aga,+ n’ihi na eze Siria bibiri ha,+ wee mee ka ha dị ka uzuzu nke dị n’ebe nzọcha mkpụrụ.+
12 O ji shọvel o ji afụcha ihe n’aka, ọ ga-edebekwa ebe nzọcha mkpụrụ ya ọcha nke ọma, ọ ga-ekpokọtakwa ọka wit ya n’ime ụlọ nkwakọba ihe,+ ma ọ ga-esu igbogbo ya ọkụ+ nke a na-apụghị imenyụ emenyụ.”