Daniel 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gaa n’ihu ịsị: “Gawa, Daniel, n’ihi na e zochiwo okwu ndị a, mechiekwa ya ruo n’oge ikpeazụ.+ Matiu 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’oge ahụ, Jizọs kwuru, sị: “Nna, Onyenwe eluigwe na ụwa, ana m enye gị otuto n’ihu ọha n’ihi na i zonahụwo ndị amamihe na ndị nwere ọgụgụ isi ihe ndị a, i kpughewokwara ha ụmụ ọhụrụ.+ Matiu 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee zaa, sị: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ+ nke alaeze eluigwe, ma e nyeghị ndị ahụ ikike ya.+
9 O wee gaa n’ihu ịsị: “Gawa, Daniel, n’ihi na e zochiwo okwu ndị a, mechiekwa ya ruo n’oge ikpeazụ.+
25 N’oge ahụ, Jizọs kwuru, sị: “Nna, Onyenwe eluigwe na ụwa, ana m enye gị otuto n’ihu ọha n’ihi na i zonahụwo ndị amamihe na ndị nwere ọgụgụ isi ihe ndị a, i kpughewokwara ha ụmụ ọhụrụ.+
11 O wee zaa, sị: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ+ nke alaeze eluigwe, ma e nyeghị ndị ahụ ikike ya.+