3 o ji narị ụgbọ ịnyịnya iri na abụọ+ na puku mmadụ iri isii ndị na-agba ịnyịnya; a pụghị ịgụta ndị si Ijipt soro ya bịa ọnụ+—ndị Libia,+ ndị Sọkiyim na ndị Itiopia.+
3 Jehova wee gaa n’ihu ịsị: “Dị nnọọ ka ohu m Aịzaya gba ọtọ, gbarakwa ụkwụ efu na-ejegharị ruo afọ atọ dị ka ihe ịrịba ama+ na ihe àmà megide Ijipt,+ megidekwa Itiopia,+