Abụ Ọma 33:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ịnyịnya bụ ihe efu ma a bịa n’ịzọpụta mmadụ,+Ike dị ukwuu o nwere adịghịkwa emere mmadụ ụzọ mgbapụ.+ Emọs 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye nwere ụkwụ ọsọ agaghị enwe ebe ọ ga-agbaba.+ Ọ dịghị onye dị ike nke ga-eme onwe ya ka ọ dịkwuo ike, ọ dịghịkwa dike nke ga-emere mkpụrụ obi ya ụzọ mgbapụ.+
17 Ịnyịnya bụ ihe efu ma a bịa n’ịzọpụta mmadụ,+Ike dị ukwuu o nwere adịghịkwa emere mmadụ ụzọ mgbapụ.+
14 Onye nwere ụkwụ ọsọ agaghị enwe ebe ọ ga-agbaba.+ Ọ dịghị onye dị ike nke ga-eme onwe ya ka ọ dịkwuo ike, ọ dịghịkwa dike nke ga-emere mkpụrụ obi ya ụzọ mgbapụ.+