Abụ Ọma 102:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gị onwe gị ga-ebili meere Zayọn ebere,+N’ihi na ọ bụ oge imere ya amara,N’ihi na oge a kara aka eruwo.+ Ndị Rom 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na ọ gwara Mozis, sị: “Onye ọ bụla m kpebiri imere ebere ka m ga-emere ebere, onye ọ bụla m kpebikwara igosi ọmịiko ka m ga-egosi ọmịiko.”+
13 Gị onwe gị ga-ebili meere Zayọn ebere,+N’ihi na ọ bụ oge imere ya amara,N’ihi na oge a kara aka eruwo.+
15 N’ihi na ọ gwara Mozis, sị: “Onye ọ bụla m kpebiri imere ebere ka m ga-emere ebere, onye ọ bụla m kpebikwara igosi ọmịiko ka m ga-egosi ọmịiko.”+