Ọpụpụ 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Miriam onye amụma nwaanyị, nwanne Erọn,+ wee were obere ịgbà;+ ndị inyom niile wee soro ya na-apụ, jiri obere ịgbà na-agba egwú.+ Ndị Ikpe 11:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ikpeazụ, Jefta lọtara Mizpa,+ n’ụlọ ya, ma, lee! ada ya kụụrụ obere ịgbà, gbara egwú+ na-apụta izute ya! Ọ bụ naanị otu nwa o nwere. E wezụga ya, o nweghị ma nwa nwoke ma nwa nwaanyị.
20 Miriam onye amụma nwaanyị, nwanne Erọn,+ wee were obere ịgbà;+ ndị inyom niile wee soro ya na-apụ, jiri obere ịgbà na-agba egwú.+
34 N’ikpeazụ, Jefta lọtara Mizpa,+ n’ụlọ ya, ma, lee! ada ya kụụrụ obere ịgbà, gbara egwú+ na-apụta izute ya! Ọ bụ naanị otu nwa o nwere. E wezụga ya, o nweghị ma nwa nwoke ma nwa nwaanyị.