Abụ Ọma 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova, mee ka egwu jide ha,+Ka mba dị iche iche wee mara na ha bụ mmadụ efu.+ Sila. Abụ Ọma 146:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu atụkwasịla ndị a ma ama obi,+Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye ọ na-adịghị nzọpụta dị n’aka ya.+
3 Unu atụkwasịla ndị a ma ama obi,+Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye ọ na-adịghị nzọpụta dị n’aka ya.+