Abụ Ọma 35:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị si n’ezi ofufe dapụ bụ́ ndị na-akwa emo iji nweta ntakịrị ihe oriri+Na-ata ikikere ezé megide m.+ Aịzaya 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga-eziga ya ka o buso mba dapụrụ n’ezi ofufe+ agha, m ga-enyekwa ya iwu ka o buso ndị m na-eweso iwe agha,+ ka ọ kwata ọtụtụ ihe, bukọrọkwa ọtụtụ ihe, meekwa ka ọ bụrụ ebe a ga na-azọtọ azọtọ dị ka ájá dị n’okporo ámá.+
16 Ndị si n’ezi ofufe dapụ bụ́ ndị na-akwa emo iji nweta ntakịrị ihe oriri+Na-ata ikikere ezé megide m.+
6 M ga-eziga ya ka o buso mba dapụrụ n’ezi ofufe+ agha, m ga-enyekwa ya iwu ka o buso ndị m na-eweso iwe agha,+ ka ọ kwata ọtụtụ ihe, bukọrọkwa ọtụtụ ihe, meekwa ka ọ bụrụ ebe a ga na-azọtọ azọtọ dị ka ájá dị n’okporo ámá.+