Abụ Ọma 37:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Nzọpụta ndị ezi omume na-esi n’aka Jehova;+Ọ bụ ebe ha e wusiri ike n’oge ahụhụ.+ Abụ Ọma 46:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Chineke bụ ebe mgbaba anyị na ike anyị,+Onye dị njikere inyere anyị aka n’oge nsogbu.+ Nehọm 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova dị mma,+ ọ bụ ebe e wusiri ike+ n’ụbọchị ahụhụ.+ Ọ makwaara ndị na-agbaba n’ime ya.+