Abụ Ọma 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na Jehova maara ụzọ ndị ezi omume,+Ma ụzọ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+ 2 Timoti 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’agbanyeghị nke ahụ, ntọala siri ike nke Chineke tọrọ na-eguzosi ike,+ ebe o nwere akara nke bụ́: “Jehova maara ndị bụ́ ndị ya,”+ nakwa: “Ka onye ọ bụla nke na-akpọ aha Jehova+ jụ ajọ omume.”+
19 N’agbanyeghị nke ahụ, ntọala siri ike nke Chineke tọrọ na-eguzosi ike,+ ebe o nwere akara nke bụ́: “Jehova maara ndị bụ́ ndị ya,”+ nakwa: “Ka onye ọ bụla nke na-akpọ aha Jehova+ jụ ajọ omume.”+