2 Ihe E Mere 32:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha+ wee jiri oké olu+ na-agwa ndị Jeruselem nọ ná mgbidi okwu n’asụsụ ndị Juu+ iji menye ha egwu+ na iji kowe ha obi n’elu, ka ha wee weghara obodo ahụ.
18 Ha+ wee jiri oké olu+ na-agwa ndị Jeruselem nọ ná mgbidi okwu n’asụsụ ndị Juu+ iji menye ha egwu+ na iji kowe ha obi n’elu, ka ha wee weghara obodo ahụ.