2 Ndị Eze 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Rabshake wee kwụrụ ma na-ekwu okwu n’oké olu n’asụsụ ndị Juu;+ o wee gaa n’ihu ịsị: “Nụrụnụ ihe eze ukwu,+ bụ́ eze Asiria, kwuru. Aịzaya 36:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Rabshake wee kwụrụ+ ma na-ekwu okwu n’oké olu n’asụsụ ndị Juu,+ o wee gaa n’ihu ịsị: “Nụrụnụ ihe eze ukwu, bụ́ eze Asiria,+ kwuru.
28 Rabshake wee kwụrụ ma na-ekwu okwu n’oké olu n’asụsụ ndị Juu;+ o wee gaa n’ihu ịsị: “Nụrụnụ ihe eze ukwu,+ bụ́ eze Asiria, kwuru.
13 Rabshake wee kwụrụ+ ma na-ekwu okwu n’oké olu n’asụsụ ndị Juu,+ o wee gaa n’ihu ịsị: “Nụrụnụ ihe eze ukwu, bụ́ eze Asiria,+ kwuru.