2 Ihe E Mere 32:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha+ wee jiri oké olu+ na-agwa ndị Jeruselem nọ ná mgbidi okwu n’asụsụ ndị Juu+ iji menye ha egwu+ na iji kowe ha obi n’elu, ka ha wee weghara obodo ahụ. Aịzaya 36:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Rabshake wee kwụrụ+ ma na-ekwu okwu n’oké olu n’asụsụ ndị Juu,+ o wee gaa n’ihu ịsị: “Nụrụnụ ihe eze ukwu, bụ́ eze Asiria,+ kwuru.
18 Ha+ wee jiri oké olu+ na-agwa ndị Jeruselem nọ ná mgbidi okwu n’asụsụ ndị Juu+ iji menye ha egwu+ na iji kowe ha obi n’elu, ka ha wee weghara obodo ahụ.
13 Rabshake wee kwụrụ+ ma na-ekwu okwu n’oké olu n’asụsụ ndị Juu,+ o wee gaa n’ihu ịsị: “Nụrụnụ ihe eze ukwu, bụ́ eze Asiria,+ kwuru.