4 Unu na-ebu ọnụ iji na-ese okwu ma na-alụ ọgụ,+ nakwa iji na-akụ ajọ ọkpọ.+ Ọ̀ bụ na unu anọghị na-ebu ọnụ ma na-eche na ọ bụ mgbe a ga-anọ n’elu nụ olu unu?
6 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘N’ihi nnupụisi atọ nke Izrel nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi na ha rere onye ezi omume n’ihi ọlaọcha efu, reekwa ogbenye n’ọnụ ahịa akpụkpọ ụkwụ.+