21 Jehova wee ziga otu mmụọ ozi+ wee kpochapụ ndị dimkpa bụ́ dike+ na ndị ndú na ndị isi niile n’ebe eze Asiria mara ụlọikwuu,+ nke mere na o ji ihere laghachi n’ala ya. E mesịa, ọ banyere n’ụlọ chi ya, ụfọdụ n’ime ụmụ ya wee were mma agha gbuo ya n’ebe ahụ.+
38 O wee ruo na mgbe ọ na-akpọ isiala n’ụlọ Nisrọk+ bụ́ chi ya,+ Adramelek na Shariza, bụ́ ụmụ ya ndị ikom, weere mma agha gbuo ya,+ ha wee gbaga n’ala Ararat.+ Isa-hadọn+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.