2 Ndị Eze 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nke a bụ ihe Jehova kwuru megide ya:“Ada na-amaghị nwoke bụ́ Zayọn eledawo gị anya,+ o jiriwo gị mere ihe ọchị.+N’azụ gị ka ada bụ́ Jeruselem+ fufere isi.+
21 Nke a bụ ihe Jehova kwuru megide ya:“Ada na-amaghị nwoke bụ́ Zayọn eledawo gị anya,+ o jiriwo gị mere ihe ọchị.+N’azụ gị ka ada bụ́ Jeruselem+ fufere isi.+